Get Even More Visitors To Your Blog, Upgrade To A Business Listing >>

Names of God in Igbo

Tags: chukwu

 Chukwu Okike 

Obata obie

Chukwu Nna

Omemma

OKaka

Nwanne otu onye

Mmalite na ogwugwu

Chikadibia

Chukwu okike

Gagalogwu

Agbanweagbanwe

Omemgbeonyiridike

Ogwo oria mgbe Ike gwuru dibia

Ikukuamanonya

Dike na dimkpa

Ebighi ebi

Agbakwuruezurike

Abum ihe m bu

Akagbajiri igwe

Okaka

Ekwueme

Amamaamacha amacha

Chukwu amara

Agu bata ngbada awara oso

Echeta obi esiike

Chukwu umu ogbenye

Di nwanyi Isi ikpe

Chukwu nke eziokwu

Dike na dimkpa na agha

Ama gburu ije

Oji oku Eri aja

Chukwu ihe iribeama

Chukwu mmuo nso

Oku na ere ere

Chukwu ji Ike nile

Chinazaekpere

Chinwendu

The post Names of God in Igbo appeared first on Fashion Style Nigeria.



This post first appeared on Fashion Style Nigeria, please read the originial post: here

Share the post

Names of God in Igbo

×

Subscribe to Fashion Style Nigeria

Get updates delivered right to your inbox!

Thank you for your subscription

×