Get Even More Visitors To Your Blog, Upgrade To A Business Listing >>

List Of Igbo Praise And Worship Songs – 8

141. Onye dika Jehova

Onye dika Jehova?
Onye – e, Onye – e
Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa,

142. Ogologo nma agha

The Full Lyrics
Ogologo nma agha
Jehova bu ogologo nma agha m nwere

143. Onye ebere, Onye amamihe

The Full Lyrics
Onye Ebere, Onye Amamihe ka Jehova m bu (2x)
Ohuru uwa n’anya, Ohuru Uwa n’anya
Odi ebube, ebube, ebube
Chineke m di ebube, ebube (2x)

144. Okwu Ya bu E na Amen

The Full Lyrics
Okwu Ya bu E na Amen

145. Okwu Ya di-ire di ebube

The Full Lyrics
Okwu Ya di-ire, di ebube, O n’eguzosike
Okwu onu Jisos di ebube, o nagwo ndi oria

146. Ometuru ndu m aka

The Full Lyrics
Ometuru ndu m aka – O gbanwe
Ometuru ndu m aka, ndu m nwe buru ihe agbanwere,
Jisos meturu ndu m aka O gbanwe.

147. Omere m mara Ya

The Full Lyrics
Omere m mara Ya, Jisos mere m mara Ya
Omere m mara Ya, aga m eme k’uwa mara Ya

148. Obu n’aha Jisos

The Full Lyrics
Obu n’aha Jisos ka mmadu nile zukoro n’ebe a,
Obu n’aha ya, k’ikpere nile g’egbu n’ala

149. Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa

The Full Lyrics
Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa

150. Okpu eze m di n’igwe

The Full Lyrics
Okpu ezem di n’igwe
Okpu ezem di n’igwe
Okpu eze na-eche m
Mam’meri ma m’mema.

151. Obi m-o, muru anya na-eche nche

The Full Lyrics
Obi m-o, murur anya na-eche nche
Obi m-o, murur anya na-eche nche
Obi m-o, murur anya na-eche nche

152. Oge Chineke anyi ka mma

The Full Lyrics
Oge Chineke anyi ka mma
Oge Ya ka mma
Oge Chineke anyi ka mma
oge Ya ka mma

153. Onyenweayi, aghaghi ibia ozo.

The Full Lyrics
Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa
Chim ekwela, Ka m’gbachaya Ma gbara aka la

154. Oga adoro mkpuru obi

The Full Lyrics
Oga adoro mkpuru obi
Ma m’bulie Ya elu
Jehova, Ma m’bulie ya elu.

155. Obughi mmadu, ka otuto m ga adiri

The Full Lyrics
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Otuto m ga adiri Chineke nke Igwe

156. Otito diri Chineke anyi

The Full Lyrics
Otito nile, ekele nile diri Chineke anyi
Ekele diri Jisos Onye-nwe anyi.

157. Odighi enyi o, Odighi enyi oma

The Full Lyrics
Odighi enyi o, Odighi enyi oma
Odighi enyi o enyi o kariri Jesus Nwannem

158. Onye Nzoputa, Onye Nzoputa

The Full Lyrics
Okpara Chineke,
Onye Nzoputa (2x)
Okpara Chineke,
Onye Nzoputa (2x)

159. Onye Kam ga ezi ga?

The Full Lyrics
Onye kam ga ezi ga?
Onye kam ga ezi ga?
Onye kam ga ezi ga?
Ijere Chineke ayi ozi
Lekwam zigam (3x) Ijere Chineke Ozi

160. Okwu ya bu ee… na Amen

The Full Lyrics
Okwu ya bu ee… na Amen
Okwu ya bu e-e-e-e na A-aa-men

The post List Of Igbo Praise And Worship Songs – 8 appeared first on Believers Portal.



This post first appeared on Believers Portal, please read the originial post: here

Share the post

List Of Igbo Praise And Worship Songs – 8

×

Subscribe to Believers Portal

Get updates delivered right to your inbox!

Thank you for your subscription

×